Oh ha ha Oh ha ha ha(3x)

Everyday you must wake up
And say a little prayer
To the one who loves you un-con-di-tionally
You must acknowledge his name

Chorus

Onye siri na ogaghi e cheta gi
Onye ahu anala
Onye ahu e fuola

Onye siri na ogaghi e cheta gi
Onye ahu anala
Onye ahu e fuola

Cheta na Chinwe Ike
Chinwe Ike Chinwe Ike
Cheta na Chinwe Ike
Chinwe Ike Chinwe Ike

O kaka
Onye kere ihe nine
Agbada gbachiri uzo
Onye riwe ike
Nna no na eligwe
Otito diri gi
Isi mbido kam jebe ebe
Onye di ka gi eh
Chi kacha nma
Chikacha bu
Na ra ekele eh
Na ra ekele eh

Chorus

And Everything you do
You must put him first
And know that he is the best
And always he will prove to be
There are no doubts to it

Chorus

Comments